Abụ Ọma 66:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I kwere ka mmadụ efu zọpịa anyị.* Anyị tara nnukwu ahụhụ ka à ga-asị na anyị si n’etiti ọkụ nakwa n’etiti mmiri gafere. I wee kpọbata anyị n’ebe obi ga-eru anyị ala.
12 I kwere ka mmadụ efu zọpịa anyị.* Anyị tara nnukwu ahụhụ ka à ga-asị na anyị si n’etiti ọkụ nakwa n’etiti mmiri gafere. I wee kpọbata anyị n’ebe obi ga-eru anyị ala.