Abụ Ọma 68:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chineke na-enye ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka ụlọ ha ga-ebi.+ Ọ na-akpọpụta ndị mkpọrọ ma mee ka ha baa ọgaranya.+ Ma ndị isi ike* ga-ebi n’ala kpọrọ nkụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 68:6 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 1 2018, p. 11
6 Chineke na-enye ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka ụlọ ha ga-ebi.+ Ọ na-akpọpụta ndị mkpọrọ ma mee ka ha baa ọgaranya.+ Ma ndị isi ike* ga-ebi n’ala kpọrọ nkụ.+