Abụ Ọma 68:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Chineke, ha na-ahụ ka ndị gị kwụ n’ahịrị na-aga. Chineke m, bụ́ Eze m, ha na-ahụ ka ndị gị kwụ n’ahịrị na-abanye n’ebe dị nsọ.+
24 Chineke, ha na-ahụ ka ndị gị kwụ n’ahịrị na-aga. Chineke m, bụ́ Eze m, ha na-ahụ ka ndị gị kwụ n’ahịrị na-abanye n’ebe dị nsọ.+