Abụ Ọma 68:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Benjamin,+ bụ́ ọdụdụ nwa, na-emeri ha. Ndị isi Juda na ìgwè mmadụ ndị na-eti mkpu ha na ha so na-emerikwa,Nakwa ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.
27 Benjamin,+ bụ́ ọdụdụ nwa, na-emeri ha. Ndị isi Juda na ìgwè mmadụ ndị na-eti mkpu ha na ha so na-emerikwa,Nakwa ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.