Abụ Ọma 68:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Baara anụ ọhịa ndị nọ n’ebe ahịhịa amị dị mba,Bụ́ ìgwè oké ehi+ na ụmụ haRuo mgbe ndị mmadụ ga na-akpọ isiala ma na-eweta ọlaọcha.* Ma, ọ na-achụsasị ndị ịlụ agha na-atọ ụtọ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 68:30 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 10
30 Baara anụ ọhịa ndị nọ n’ebe ahịhịa amị dị mba,Bụ́ ìgwè oké ehi+ na ụmụ haRuo mgbe ndị mmadụ ga na-akpọ isiala ma na-eweta ọlaọcha.* Ma, ọ na-achụsasị ndị ịlụ agha na-atọ ụtọ.