Abụ Ọma 68:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 A na-atụ egwu Chineke, na-akwanyekwara ya ùgwù n’ebe nsọ ya* dị ebube.+ Ọ bụ Chineke Izrel,Onye na-enye ndị ya ike na ume.+ Toonụ Chineke.
35 A na-atụ egwu Chineke, na-akwanyekwara ya ùgwù n’ebe nsọ ya* dị ebube.+ Ọ bụ Chineke Izrel,Onye na-enye ndị ya ike na ume.+ Toonụ Chineke.