Abụ Ọma 69:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn+Ma rụghachi obodo dị iche iche dị na Juda. Ha ga-ebikwa n’ebe ahụ, ya* abụrụ nke ha.
35 N’ihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn+Ma rụghachi obodo dị iche iche dị na Juda. Ha ga-ebikwa n’ebe ahụ, ya* abụrụ nke ha.