Abụ Ọma 71:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Zọpụta m ma napụta m n’ihi na ị bụ onye ezi omume. Gee m ntị* ma zọpụta m.+