Abụ Ọma 71:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chineke, biko, anọzila m n’ebe dị anya. Chineke m, biko, bịa ọsọ ọsọ nyere m aka.+