Abụ Ọma 71:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-eji ọnụ m kọsaa ezi omume ị na-eme.+ Kwa ụbọchị, m ga-akọsa otú i si azọpụta ndị gị,N’agbanyeghị na otú i si azọpụta ha karịrị akarị nke na anaghị m aghọtacha ha.*+
15 M ga-eji ọnụ m kọsaa ezi omume ị na-eme.+ Kwa ụbọchị, m ga-akọsa otú i si azọpụta ndị gị,N’agbanyeghị na otú i si azọpụta ha karịrị akarị nke na anaghị m aghọtacha ha.*+