Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 73:12 Ụlọ Nche,7/15/1993, p. 29
12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+