Abụ Ọma 73:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ènwere m onye ọzọ n’eluigwe? Ebe ọ bụ na m nwere gị, e nweghị ihe ọzọ m chọrọ n’ụwa.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 73:25 Ụlọ Nche,7/15/1993, p. 30-31