Abụ Ọma 74:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gawa n’ebe ndị e bibiri kpamkpam.+ Onye iro ebibiela ihe niile dị n’ebe nsọ.+