Abụ Ọma 74:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị iro gị na-eti mkpu ọṅụ n’ebe a na-anọ efe gị.*+ Ha egwunyela ọkọlọtọ ha n’ebe ahụ iji gosi na ha emeriela.
4 Ndị iro gị na-eti mkpu ọṅụ n’ebe a na-anọ efe gị.*+ Ha egwunyela ọkọlọtọ ha n’ebe ahụ iji gosi na ha emeriela.