Abụ Ọma 74:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Chineke, biko, bilie kpechite ọnụ gị. Cheta otú onye nzuzu si na-akparị gị mgbe niile.+