Abụ Ọma 77:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ị na-esi n’oké osimiri agafe.+ Ị na-esi n’etiti ọtụtụ mmiri agafe. Ma a naghị ahụ nzọụkwụ gị.