Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.
8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.