Abụ Ọma 78:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe Jehova nụrụ ihe ha kwuru, o were nnukwu iwe.+ O mere ka ọkụ+ regbuo ụfọdụ ụmụ Jekọb,O wesakwara Izrel oké iwe+
21 Mgbe Jehova nụrụ ihe ha kwuru, o were nnukwu iwe.+ O mere ka ọkụ+ regbuo ụfọdụ ụmụ Jekọb,O wesakwara Izrel oké iwe+