Abụ Ọma 78:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Chineke wesara ha oké iwe.+ O gburu ụmụ nwoke ha ndị kacha ike.+ O gburu ụmụ okorobịa Izrel.