Abụ Ọma 78:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 O mere ka igurube ndị na-erichapụ ihe rie ihe ha kụrụ n’ubi,Meekwa ka igurube ndị na-abịa n’ìgwè richapụ ihe ha tara ahụhụ rụpụta.+
46 O mere ka igurube ndị na-erichapụ ihe rie ihe ha kụrụ n’ubi,Meekwa ka igurube ndị na-abịa n’ìgwè richapụ ihe ha tara ahụhụ rụpụta.+