Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 80 Gị Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+ Gị onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+Mee ka ìhè gị nwuo. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 80:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 9/2024, p. 1
80 Gị Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+ Gị onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+Mee ka ìhè gị nwuo.