Abụ Ọma 81:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị kpọkuru m n’oge ị na-ata ahụhụ, m wee napụta gị.+ M si n’ígwé ojii, nke égbè eluigwe si agba,* za gị.+ M nwalere gị na mmiri Meriba.*+ (Sila)
7 Ị kpọkuru m n’oge ị na-ata ahụhụ, m wee napụta gị.+ M si n’ígwé ojii, nke égbè eluigwe si agba,* za gị.+ M nwalere gị na mmiri Meriba.*+ (Sila)