Abụ Ọma 82:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kpechitenụ ọnụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+ Kpeenụ ogbenye na onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ikpe ziri ezi.+
3 Kpechitenụ ọnụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+ Kpeenụ ogbenye na onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ikpe ziri ezi.+