-
Abụ Ọma 84:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Jehova nke ụsụụ ndị agha,
Eze m na Chineke m,
Nnụnụ na-ahụdị ebe ha ga-ebi n’akụkụ nnukwu ebe ịchụàjà gị.
Elekentịọba kpakwara akwụ́ ya n’ebe ahụ,
Bụ́ ebe ọ na-elekọta ụmụ ya.
-