Abụ Ọma 84:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.
7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.