Abụ Ọma 84:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ịnọ otu ụbọchị n’ogige ụlọ gị dị mma karịa ịnọ otu puku ụbọchị n’ebe ọ bụla ọzọ.+ Ọ kaara m mma iguzo ọtọ na-eje ozi* n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke mKama ibi n’ụlọikwuu ndị ajọ omume. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 84:10 Ụlọ Nche,3/15/1997, p. 9
10 N’ihi na ịnọ otu ụbọchị n’ogige ụlọ gị dị mma karịa ịnọ otu puku ụbọchị n’ebe ọ bụla ọzọ.+ Ọ kaara m mma iguzo ọtọ na-eje ozi* n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke mKama ibi n’ụlọikwuu ndị ajọ omume.