Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 84:11 Ụlọ Nche,5/1/2009, p. 14
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+