Abụ Ọma 86:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu,I sikwa n’ime ime ili* zọpụta m.*+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 86:13 Ụlọ Nche,12/15/1992, p. 16-17