Abụ Ọma 87:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-agụnye ndị bi na Rehab+ nakwa na Babịlọn ná ndị ma m. A ga-ekwu gbasara ndị Filistia, ndị Taya ma ọ bụ ndị Kush,Sị: “A mụrụ onye a n’ebe ahụ.”
4 M ga-agụnye ndị bi na Rehab+ nakwa na Babịlọn ná ndị ma m. A ga-ekwu gbasara ndị Filistia, ndị Taya ma ọ bụ ndị Kush,Sị: “A mụrụ onye a n’ebe ahụ.”