Abụ Ọma 88:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Oké iwe ị na-ewesa m dị m ka ì bunyere m ibu na-anyịgbu m.+ Ihe ndị ị na-eme m dị m ka à ga-asị na nnukwu ebili mmiri na-erikpu m. (Sila)
7 Oké iwe ị na-ewesa m dị m ka ì bunyere m ibu na-anyịgbu m.+ Ihe ndị ị na-eme m dị m ka à ga-asị na nnukwu ebili mmiri na-erikpu m. (Sila)