Abụ Ọma 88:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị chụpụla ndị mụ na ha dị ná mma, ha anọrọzie m n’ebe dị anya.+ I meela ka ha kpọọ m asị. Ọnyà amala m, enweghịkwa m ike ịgbapụ.
8 Ị chụpụla ndị mụ na ha dị ná mma, ha anọrọzie m n’ebe dị anya.+ I meela ka ha kpọọ m asị. Ọnyà amala m, enweghịkwa m ike ịgbapụ.