Abụ Ọma 88:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ahụhụ m na-ata emeela ka anya m gharazie ịna-ahụcha ụzọ.+ Jehova, m na-akpọku gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.+ M gbasara aka m na-arịọ gị arịrịọ.
9 Ahụhụ m na-ata emeela ka anya m gharazie ịna-ahụcha ụzọ.+ Jehova, m na-akpọku gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.+ M gbasara aka m na-arịọ gị arịrịọ.