Abụ Ọma 88:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ̀ bụ n’ili ka a ga-akọsa ịhụnanya gị? Ọ̀ bụ n’ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị* ka a ga-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?
11 Ọ̀ bụ n’ili ka a ga-akọsa ịhụnanya gị? Ọ̀ bụ n’ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị* ka a ga-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?