-
Abụ Ọma 89:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
89 M ga-abụ abụ banyere otú Jehova si egosi na ọ hụrụ ndị mmadụ n’anya ruo mgbe ebighị ebi.
M ga-eji ọnụ m kọsaara ọgbọ niile na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.
-