Abụ Ọma 89:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na ọ bụ gị bụ ebube ha na ike ha,+Ọ bụkwa amara gị na-eme ka anyị sikwuo ike.*+