Abụ Ọma 89:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’oge ahụ, ị gwara ndị jisiri gị aka ike okwu n’ọhụụ, sị: “Emeela m ka dike sie ike.+ Emeela m ka onye m si n’etiti ndị mmadụ họrọ dị elu.+
19 N’oge ahụ, ị gwara ndị jisiri gị aka ike okwu n’ọhụụ, sị: “Emeela m ka dike sie ike.+ Emeela m ka onye m si n’etiti ndị mmadụ họrọ dị elu.+