Abụ Ọma 89:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 M ga-apịa ha ụtarị iji taa ha ahụhụ maka na ha nupụrụ isi,+M ga-apịakwa ha ihe maka mmehie ha.