Abụ Ọma 90:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ònye ga-aghọtali otú iwe gị nwere ike ịdịru ọkụ? Ọ bụ otú egwu e kwesịrị ịna-atụ gị si dị ukwuu ka iwe gị sikwa dị ukwuu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 90:11 Ụlọ Nche,11/15/2001, p. 13
11 Ònye ga-aghọtali otú iwe gị nwere ike ịdịru ọkụ? Ọ bụ otú egwu e kwesịrị ịna-atụ gị si dị ukwuu ka iwe gị sikwa dị ukwuu.+