Abụ Ọma 90:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mee ka ịhụnanya gị*+ zuo anyị ahụ́ n’ụtụtụ,Ka anyị wee na-eti mkpu ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ+ n’oge niile anyị dị ndụ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 90:14 Ụlọ Nche,11/15/2001, p. 13-14
14 Mee ka ịhụnanya gị*+ zuo anyị ahụ́ n’ụtụtụ,Ka anyị wee na-eti mkpu ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ+ n’oge niile anyị dị ndụ.