Abụ Ọma 92:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha ga na-akọsa na Jehova bụ onye ezi omume. Ọ bụ ya bụ Oké Nkume m,+ ọ naghịkwa eme ihe ọjọọ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 92:15 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 13-14