Abụ Ọma 93:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma Jehova dị ebube n’eluigweKarịa mkpọtụ ọtụtụ mmiri na-eme,+Karịakwa nnukwu ebili mmiri niile nke oké osimiri.+
4 Ma Jehova dị ebube n’eluigweKarịa mkpọtụ ọtụtụ mmiri na-eme,+Karịakwa nnukwu ebili mmiri niile nke oké osimiri.+