Abụ Ọma 94:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma Jehova ga-abụrụ m ebe m ga-agbaba, aka aghara ịkpa m. Chineke m bụ oké nkume m na-agbaba.+