Abụ Ọma 94:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ọjọọ ha metara.+ Ọ ga-eme ka ihe ọjọọ ha na-eme bibie ha. Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi ha.+
23 Ọ ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ọjọọ ha metara.+ Ọ ga-eme ka ihe ọjọọ ha na-eme bibie ha. Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi ha.+