Abụ Ọma 96:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.* Ndị niile bi n’ụwa, maanụ jijiji n’ihu ya.