Abụ Ọma 100:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 100:5 Ụlọ Nche,1/15/1995, p. 19
5 N’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+