Abụ Ọma 102:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị iro m na-akparị m mgbe niile.+ Ndị na-akwa m emo na-eji aha m abụ ndị mmadụ ọnụ.