Abụ Ọma 102:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M na-aracha ntụ ka à ga-asị na ọ bụ nri.+ Anya mmiri m na-ataba n’ihe m na-aṅụ,+