Abụ Ọma 104:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ị na-eme ka ọchịchịrị gbaa, chi ejie.+ Ọ bụ mgbe ahụ ka anụ ọhịa niile na-akpagharị.