Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova, ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ.+ I ji amamihe rụọ ha niile.+ Ihe ndị i kere eke juru n’ụwa. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 104:24 Bịaruo Jehova Nso, p. 55, 173-175