Abụ Ọma 106:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Nna nna anyị hà ejighị ọrụ ndị dị ebube ị rụrụ n’Ijipt kpọrọ ihe.* Ha echetaghị ịhụnanya gị nke dị ukwuu,Kama ha nupụrụ isi n’oké osimiri, n’Oké Osimiri Uhie.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 106:7 Ụlọ Nche,9/1/1995, p. 19-20
7 Nna nna anyị hà ejighị ọrụ ndị dị ebube ị rụrụ n’Ijipt kpọrọ ihe.* Ha echetaghị ịhụnanya gị nke dị ukwuu,Kama ha nupụrụ isi n’oké osimiri, n’Oké Osimiri Uhie.+